ANA ANA?

ANA ANA?

Ndụ jupụtara n’ọtụtụ! Dịkaokwu a na-aga: “Ọnweghị ọnọdụ na-adịgide adịgide”. Ma ị bara ọgaranya, ogbenye, agadi, nwata, ọcha ma ọ bụjịoji, ị ga-enwerịrịoge. Otu ihe doroanya, oge ihe siri ike ga-abịarịrị na njedebe. Ndị enyị, ndị ezinaụlọ, ndị ọru ibegị ma ọ bụ ọnọdụ nkendụ nwere ike ịda ma ị daa. Otu esi edozi nke a bụ ihe na – ekpebi otuto ma ọ bụ ịmamma na – esochi.

I DARUGO ANA? Ekliziastis 3: 1 kwurusị, “Ihe ọ bụladị naoge, naogemakanzube ọ bụlan’okpuruelu-igwe”. ma ọbụrụna a wedataragị, chetaogendịdịmma ma keleeekelemakaogegaraaga, dịkaAkwụkwọNsọsirikwuokelen’ọnọdụniile. O nwereikeisiike ma amarankeChinekeezuola, ma m na-ekpeekpere, a ga-emeregịamarataa. Amara bụenyemakaChineken’abataghị site n’akaJizọsKraịst, naanịezienyinkeogeniile.

Na Matiu 11:28, Jizọs kwuru, sị: “Bịakwutenụ m kaununiilendịna-adọgbuonweunun’ọrụnandị e boroibudịarọ, m ga-emekwakaunuzuruike.” Onye m hụrụn’anya, ọ bụrụn’ọnọdụugbu a, kwanye ọkpụkpọ òkù nke Onyenzọpụta nke ụwa taa. Ihe ọbụla nyeregị nsogbu n’obi, were ya gakwuru Jizọs. O kwuru, “Bịakwutenụ m!”. O kwurunaYaga-emekaizuruike. Ọ naghịadaada. Ndịnwoke (Ndịnnenanna, ụmụaka, ndịenyịnandị ị hụrụn’anya) nwereikeịdagị mana Jizọsanaghịadaada. Ọ bụnaanịJizọsbụezigboenyi a pụrụịdaberenaya; Ọ bụonyeenyemaka a pụrụịdaberenaya. Gwayaya, gharakwaịgwammadụ ọ bụla. Ọ ghaghagha ye gha ye.

Ọ bụrụnaịnweghịmmekọrịtanaJizọs ma, ọ dịmfe, ị nwereikeịmaliteotuozugbo. Naanịmechieanyagị, kpọlata obi gị ma kwuosị, “OnyenweanyịJizọs, batan’imendụ m taa ma gbaghara m mmehie m niile. Mee m enyigịtaa, aga m esokwagịmgbeebighiebi ”, Amen. Ekele! Okéifufeahụebiela.

Ọ bụrụna ị na-ememkpebi a, bikokpọtụrụ Tract Ministry site naoku. Ederedena WhatsApp na 08182117722, ma ọ bụ Email: yemdoo7@yahoo.com maka ekpere na ndụmọdụ.

Ọzọkwa, ị ga-ejinwayọ na ikpe echọta ụlọ ụka dabeere na Bible ebe ị nwere ike iji okwu Chineke nyemkpụrụ obi gị nri ogeniile, too eto nammụọ ma nweta mmiri na mmụọNsọ. Nwereike ịtufuihe ọ bụlan’ụwa a mana jiden’akanaịgharaịga Eluigwe. Ka Chukwu goziegi n’aha ike Jesus, Amen!

READ THE TRACT